1 Samuel 16:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ bụla Chineke kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike,* Devid na-ewere ụbọ akwara kpọwa, ahụ́ adajụọ ya, obi adịkwa ya mma, mmụọ ahụ na-adịghị mma esikwa n’ahụ́ ya pụọ.+
23 Mgbe ọ bụla Chineke kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike,* Devid na-ewere ụbọ akwara kpọwa, ahụ́ adajụọ ya, obi adịkwa ya mma, mmụọ ahụ na-adịghị mma esikwa n’ahụ́ ya pụọ.+