1 Samuel 17:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otu dike n’agha wee si n’ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu pụta. Aha ya bụ Golayat.+ Ọ bụ onye Gat.+ Ọ dị kubit isii na otu ntụ ọbụ aka n’ogologo.* 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:4 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 9, 10-13 Ụlọ Nche,5/15/2006, p. 9
4 Otu dike n’agha wee si n’ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu pụta. Aha ya bụ Golayat.+ Ọ bụ onye Gat.+ Ọ dị kubit isii na otu ntụ ọbụ aka n’ogologo.*