1 Samuel 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Okporo osisi ube ya dị ka nke ndị na-ekwe ákwà.+ Ọnụ ube ya e ji ígwè kpụọ dị narị shekel isii (600) n’arọ.* Onye na-eburu ya ọta nọkwa na-aga ya n’ihu. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:7 Ụlọ Nche,5/15/2006, p. 9
7 Okporo osisi ube ya dị ka nke ndị na-ekwe ákwà.+ Ọnụ ube ya e ji ígwè kpụọ dị narị shekel isii (600) n’arọ.* Onye na-eburu ya ọta nọkwa na-aga ya n’ihu.