1 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma Devid bụ nwa Jesi,+ onye Efrata,+ ya bụ, onye Betlehem+ nke dị na Juda. Jesi mụrụ ụmụ nwoke asatọ.+ O meekwala agadi n’oge Sọl na-achị.
12 Ma Devid bụ nwa Jesi,+ onye Efrata,+ ya bụ, onye Betlehem+ nke dị na Juda. Jesi mụrụ ụmụ nwoke asatọ.+ O meekwala agadi n’oge Sọl na-achị.