1 Samuel 17:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ụmụ nwoke atọ mbụ Jesi mụtara so Sọl gaa agha.+ Aha nke ọkpara bụ Elayab.+ Nke abụọ bụ Abinadab,+ nke atọ bụ Shama.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:13 Ụlọ Nche,9/1/2011, p. 29
13 Ụmụ nwoke atọ mbụ Jesi mụtara so Sọl gaa agha.+ Aha nke ọkpara bụ Elayab.+ Nke abụọ bụ Abinadab,+ nke atọ bụ Shama.+