1 Samuel 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otu ụbọchị, Jesi sịrị Devid nwa ya: “Biko, buru ọka* a e ghere eghe,* nke dị otu efa,* nakwa achịcha iri a bugara ụmụnne gị ngwa ngwa n’ebe ndị agha Izrel mara ụlọikwuu.
17 Otu ụbọchị, Jesi sịrị Devid nwa ya: “Biko, buru ọka* a e ghere eghe,* nke dị otu efa,* nakwa achịcha iri a bugara ụmụnne gị ngwa ngwa n’ebe ndị agha Izrel mara ụlọikwuu.