1 Samuel 17:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Burukwa chiiz* a dị ụzọ iri bugara ọchịagha otu puku ndị agha. Gaakwa hụ ụmụnne gị ka ị mara otú ha mere. Natakwa ha ihe ga-egosi m na ahụ́ dị ha.”
18 Burukwa chiiz* a dị ụzọ iri bugara ọchịagha otu puku ndị agha. Gaakwa hụ ụmụnne gị ka ị mara otú ha mere. Natakwa ha ihe ga-egosi m na ahụ́ dị ha.”