1 Samuel 17:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị Izrel nọkwa na-asị: “Ùnu hụrụ nwoke a? Ọ na-echere ndị Izrel aka mgba.*+ Onye ọ bụla gburu ya, eze ga-eme ya ọgaranya, kpọnye ya nwa ya nwaanyị,+ ndị ezinụlọ nna ya agaghịkwa na-enye eze ihe ọ bụla ndị Izrel kwesịrị ịna-enye eze.”
25 Ndị Izrel nọkwa na-asị: “Ùnu hụrụ nwoke a? Ọ na-echere ndị Izrel aka mgba.*+ Onye ọ bụla gburu ya, eze ga-eme ya ọgaranya, kpọnye ya nwa ya nwaanyị,+ ndị ezinụlọ nna ya agaghịkwa na-enye eze ihe ọ bụla ndị Izrel kwesịrị ịna-enye eze.”