1 Samuel 17:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Devid asị Sọl: “Ka obi ghara ịwụba onye ọ bụla n’afọ n’ihi onye Filistia a. Mụnwa bụ́ ohu gị ga-aga lụso ya ọgụ.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:32 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 10-11
32 Devid asị Sọl: “Ka obi ghara ịwụba onye ọ bụla n’afọ n’ihi onye Filistia a. Mụnwa bụ́ ohu gị ga-aga lụso ya ọgụ.”+