1 Samuel 17:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ma, m chụwara ha kụgbuo ha ma napụta atụrụ ndị ahụ n’ọnụ ha. Mgbe ha lụsoro m ọgụ, m jidere ha n’ajị* kụgbuo ha. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:35 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 10 Ụlọ Nche,9/1/2011, p. 27
35 Ma, m chụwara ha kụgbuo ha ma napụta atụrụ ndị ahụ n’ọnụ ha. Mgbe ha lụsoro m ọgụ, m jidere ha n’ajị* kụgbuo ha.