1 Samuel 17:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Jehova ga-enyefe gị n’aka m taa.+ M ga-egbu gị, gbupụkwa gị isi. Ọ bụkwa taa ka m ga-enye ụmụ nnụnụ na anụ ọhịa ozu ndị agha Filistia. Ndị niile bi n’ụwa ga-amakwa na Chi ndị Izrel bụ ezi Chineke.+
46 Jehova ga-enyefe gị n’aka m taa.+ M ga-egbu gị, gbupụkwa gị isi. Ọ bụkwa taa ka m ga-enye ụmụ nnụnụ na anụ ọhịa ozu ndị agha Filistia. Ndị niile bi n’ụwa ga-amakwa na Chi ndị Izrel bụ ezi Chineke.+