1 Samuel 17:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Devid tinyekwara aka n’akpa ya, wepụta otu nkume, gbapụ ya. Ọ gbara ya onye Filistia ahụ n’egedege ihu, nkume ahụ abamie n’egedege ihu ya, ya adaa kpuo ihu n’ala.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:49 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 12
49 Devid tinyekwara aka n’akpa ya, wepụta otu nkume, gbapụ ya. Ọ gbara ya onye Filistia ahụ n’egedege ihu, nkume ahụ abamie n’egedege ihu ya, ya adaa kpuo ihu n’ala.+