1 Samuel 17:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Mgbe Sọl hụrụ ka Devid na-aga ịlụso onye Filistia ahụ agha, ọ jụrụ Abna,+ onyeisi ndị agha, sị: “Abna, nwa a ọ̀ bụ nwa onye?”+ Abna asị ya: “Eze, ịgwa gị eziokwu, amaghị m.” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:55 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 24
55 Mgbe Sọl hụrụ ka Devid na-aga ịlụso onye Filistia ahụ agha, ọ jụrụ Abna,+ onyeisi ndị agha, sị: “Abna, nwa a ọ̀ bụ nwa onye?”+ Abna asị ya: “Eze, ịgwa gị eziokwu, amaghị m.”