1 Samuel 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jonatan yipụkwara uwe na-enweghị aka o yi, chịnye ya Devid. Ọ chịnyekwara ya uwe agha ya, nyekwa ya mma agha ya, ụta ya, na ájị̀* ya.
4 Jonatan yipụkwara uwe na-enweghị aka o yi, chịnye ya Devid. Ọ chịnyekwara ya uwe agha ya, nyekwa ya mma agha ya, ụta ya, na ájị̀* ya.