1 Samuel 18:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ na-abụ Devid na ndị agha ndị ọzọ gbuchaa ndị Filistia lọta, ụmụ nwaanyị esi n’obodo niile dị n’Izrel pụta, gụrụ egwú,+ kụrụ obere ịgbà,+ kpọrọ une, ṅụrụ ọṅụ, gbarakwa egwú gaa izute Eze Sọl.
6 Ọ na-abụ Devid na ndị agha ndị ọzọ gbuchaa ndị Filistia lọta, ụmụ nwaanyị esi n’obodo niile dị n’Izrel pụta, gụrụ egwú,+ kụrụ obere ịgbà,+ kpọrọ une, ṅụrụ ọṅụ, gbarakwa egwú gaa izute Eze Sọl.