1 Samuel 18:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Sọl nụrụ egwú a,+ ọ dịghị ya mma. O wekwara ezigbo iwe, na-agwa onwe ya, sị: “Ha na-eto Devid na-asị na o gburu iri puku kwuru iri puku, ma na-eto m na-asị na m gburu puku kwuru puku. Naanị ihe fọziri bụ ime ya eze.”+
8 Mgbe Sọl nụrụ egwú a,+ ọ dịghị ya mma. O wekwara ezigbo iwe, na-agwa onwe ya, sị: “Ha na-eto Devid na-asị na o gburu iri puku kwuru iri puku, ma na-eto m na-asị na m gburu puku kwuru puku. Naanị ihe fọziri bụ ime ya eze.”+