1 Samuel 18:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ tụkwara ube ahụ,+ na-agwa onwe ya, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!” Ọ tụrụ ya ube ahụ ugboro abụọ, ma Devid zechara ha ma si ebe ọ nọ gbapụ. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:11 Ụlọ Nche,9/15/2008, p. 4
11 Ọ tụkwara ube ahụ,+ na-agwa onwe ya, sị: “M ga-atụgide Devid n’ahụ́ ájá!” Ọ tụrụ ya ube ahụ ugboro abụọ, ma Devid zechara ha ma si ebe ọ nọ gbapụ.