1 Samuel 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, Sọl chụpụrụ ya ka ya na ya ghara ịna-anọ ma họpụta ya ka ọ bụrụ ọchịagha otu puku (1,000) ndị agha. Devid na-edukwa ndị agha a aga agha.*+
13 N’ihi ya, Sọl chụpụrụ ya ka ya na ya ghara ịna-anọ ma họpụta ya ka ọ bụrụ ọchịagha otu puku (1,000) ndị agha. Devid na-edukwa ndị agha a aga agha.*+