1 Samuel 18:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 ya na ndị agha ya gara gbuo narị ụmụ nwoke ndị Filistia abụọ (200). Devid wetakwaara eze apị́ ha niile, ka ya na eze gọọ ọgọ. N’ihi ya, Sọl kpọnyere ya Maịkal nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa.+
27 ya na ndị agha ya gara gbuo narị ụmụ nwoke ndị Filistia abụọ (200). Devid wetakwaara eze apị́ ha niile, ka ya na eze gọọ ọgọ. N’ihi ya, Sọl kpọnyere ya Maịkal nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa.+