1 Samuel 18:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ihe a mere ka Sọl na-atụkwu Devid egwu. Sọl wekwaara Devid ka onye iro ya ruo mgbe ọ nwụrụ.+