1 Samuel 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Sọl mechara gwa ndị niile na-ejere ya ozi nakwa Jonatan nwa ya na ya chọrọ igbu Devid.+