1 Samuel 19:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ebe ọ bụkwa na ihe Devid dị nnọọ Jonatan nwa Sọl mma,+ ọ gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, gaakwa zoo n’ebe zoro ezo.
2 Ebe ọ bụkwa na ihe Devid dị nnọọ Jonatan nwa Sọl mma,+ ọ gwara Devid, sị: “Sọl nna m na-achọ igbu gị. Biko, kpachara anya n’ụtụtụ, gaakwa zoo n’ebe zoro ezo.