5 O mere ihe gaara ata isi ya iji gbuo onye Filistia ahụ o gburu.+ Jehova sikwa otú ahụ mee ka Izrel niile merie ezigbo mmeri. Ị hụrụ ya, obi abụrụ gị sọ aṅụrị. Gịnịzi mere ị ga-eji mee onye aka ya dị ọcha ihe ọjọọ? Gịnị mere ị ga-eji gbuo Devid n’enweghị ihe o mere?”+