1 Samuel 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike*+ mgbe o ji ube ya n’aka nọrọ ọdụ n’ụlọ ya. Devid nọkwa na-akpọ ụbọ akwara.+
9 Jehova kwere ka mmụọ na-adịghị mma mee ka obi ghara izu Sọl ike*+ mgbe o ji ube ya n’aka nọrọ ọdụ n’ụlọ ya. Devid nọkwa na-akpọ ụbọ akwara.+