1 Samuel 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Sọl mechara zie ndị mmadụ ka ha gaa chee ụlọ Devid nche, gbuokwa ya n’ụtụtụ.+ Ma, Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na ị gbapụghị n’abalị a, ị ga-abụ onye nwụrụ anwụ echi.”
11 Sọl mechara zie ndị mmadụ ka ha gaa chee ụlọ Devid nche, gbuokwa ya n’ụtụtụ.+ Ma, Maịkal nwunye Devid gwara ya, sị: “Ọ bụrụ na ị gbapụghị n’abalị a, ị ga-abụ onye nwụrụ anwụ echi.”