1 Samuel 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe ndị ahụ batara n’ụlọ Devid, ha hụrụ na ọ bụ arụsị ezinụlọ* tọgbọ n’àkwà* ya. Ákwà ahụ e ji ajị ewu kpaa dịkwa n’ebe ọ na-ehiwe isi.
16 Mgbe ndị ahụ batara n’ụlọ Devid, ha hụrụ na ọ bụ arụsị ezinụlọ* tọgbọ n’àkwà* ya. Ákwà ahụ e ji ajị ewu kpaa dịkwa n’ebe ọ na-ehiwe isi.