1 Samuel 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Sọl wee sị Maịkal: “Gịnị mere i ji ghọọ m ụdị aghụghọ a, hapụ onye iro m+ ya agbaa ọsọ?” Maịkal asị Sọl: “Ọ gwara m na ya ga-egbu m ma ọ bụrụ na mụ ahapụghị ya ka ọ gbaa ọsọ.”
17 Sọl wee sị Maịkal: “Gịnị mere i ji ghọọ m ụdị aghụghọ a, hapụ onye iro m+ ya agbaa ọsọ?” Maịkal asị Sọl: “Ọ gwara m na ya ga-egbu m ma ọ bụrụ na mụ ahapụghị ya ka ọ gbaa ọsọ.”