-
1 Samuel 19:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ozugbo Sọl nụrụ ya, o ziri ndị mmadụ ka ha gaa kpụta Devid. Mgbe ha ruru, ha hụrụ ndị amụma merela okenye ka ha na-ebu amụma, hụkwa na Samuel bụ́ onyeisi ha guzo ebe ahụ. Mgbe ha hụrụ ihe a, mmụọ Chineke dakwasịrị ha, ha ebido mewe ka ndị amụma.
-