1 Samuel 19:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O yipụkwara uwe ya, na-eme ka onye amụma n’ihu Samuel, gbarakwa ahụ́ ọtọ* dinara ala ehihie na abalị ahụ niile. Ọ bụ ya mere ha ji asị: “Sọl ò sokwu ná ndị amụma?”+
24 O yipụkwara uwe ya, na-eme ka onye amụma n’ihu Samuel, gbarakwa ahụ́ ọtọ* dinara ala ehihie na abalị ahụ niile. Ọ bụ ya mere ha ji asị: “Sọl ò sokwu ná ndị amụma?”+