1 Samuel 20:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Gosi ohu gị na ị hụrụ ya n’anya,*+ n’ihi na gị na ohu gị gbara ndụ n’ihu Jehova.+ Ma ọ bụrụ na e nwere ihe m mejọrọ,+ jiri aka gị gbuo m. Gịnị mere ị ga-eji nyefee m n’aka nna gị?”
8 Gosi ohu gị na ị hụrụ ya n’anya,*+ n’ihi na gị na ohu gị gbara ndụ n’ihu Jehova.+ Ma ọ bụrụ na e nwere ihe m mejọrọ,+ jiri aka gị gbuo m. Gịnị mere ị ga-eji nyefee m n’aka nna gị?”