1 Samuel 20:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jonatan asị ya: “Echela ụdị ihe ahụ. Ọ bụrụ na mụ amata na o nwere ihe nna m bu n’obi ime gị, m̀ ga-ahapụ ịgwa gị?”+
9 Jonatan asị ya: “Echela ụdị ihe ahụ. Ọ bụrụ na mụ amata na o nwere ihe nna m bu n’obi ime gị, m̀ ga-ahapụ ịgwa gị?”+