1 Samuel 20:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma ọ bụrụ na nna m bu n’obi ime gị ihe ọjọọ, mụ ahapụ ịgwa gị ka i nwee ike gbalaga n’udo, ka Jehova taa mụnwa bụ́ Jonatan ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike. Ka Jehova nọnyere gị+ otú ọ nọnyeere nna m.+
13 Ma ọ bụrụ na nna m bu n’obi ime gị ihe ọjọọ, mụ ahapụ ịgwa gị ka i nwee ike gbalaga n’udo, ka Jehova taa mụnwa bụ́ Jonatan ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike. Ka Jehova nọnyere gị+ otú ọ nọnyeere nna m.+