1 Samuel 20:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Jonatan na Devid* gbakwara ndụ, Jonatan asị, “Jehova ga-atakwa ndị iro Devid ahụhụ.”