1 Samuel 20:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jonatan wee mee ka Devid ṅụọrọ ya iyi ọzọ maka na Devid hụrụ ya n’anya, yanwa ahụkwa ya n’anya otú o si hụ onwe ya.*+
17 Jonatan wee mee ka Devid ṅụọrọ ya iyi ọzọ maka na Devid hụrụ ya n’anya, yanwa ahụkwa ya n’anya otú o si hụ onwe ya.*+