-
1 Samuel 20:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 M ga-agwa onye na-ejere m ozi, sị, ‘Gaa chọta akụ́ ndị ahụ.’ Ọ bụrụ na mụ agwa onye ahụ na-ejere m ozi, sị, ‘Akụ́ ndị ahụ dị gị nso, weta ha,’ mgbe ahụ, ị ga-alọta. Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, aṅụ iyi na ọ pụtara na nsogbu adịghị. E nweghịkwa ihe ga-eme gị.
-