1 Samuel 20:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Eze nọ ọdụ n’oche ọ na-anọ, nke dị n’akụkụ ahụ́ ụlọ. Jonatan nọ n’oche chere ya ihu, Abna+ anọrọ n’akụkụ Sọl. Ma, oche Devid tọgbọ nkịtị.
25 Eze nọ ọdụ n’oche ọ na-anọ, nke dị n’akụkụ ahụ́ ụlọ. Jonatan nọ n’oche chere ya ihu, Abna+ anọrọ n’akụkụ Sọl. Ma, oche Devid tọgbọ nkịtị.