1 Samuel 20:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Sọl ekwughị ihe ọ bụla n’ụbọchị ahụ, n’ihi na ọ gwara onwe ya, sị: ‘Ọ ga-abụ na e nwere ihe mere ka Devid ghara ịdị ọcha.+ Ọ ga-abụrịrị na ọ dịghị ọcha.’
26 Sọl ekwughị ihe ọ bụla n’ụbọchị ahụ, n’ihi na ọ gwara onwe ya, sị: ‘Ọ ga-abụ na e nwere ihe mere ka Devid ghara ịdị ọcha.+ Ọ ga-abụrịrị na ọ dịghị ọcha.’