-
1 Samuel 20:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ọ sịrị m, ‘E nwere àjà ezinụlọ anyị ga-achụ n’obodo anyị, nwanne m nwoke kpọkwara m. Biko, hapụ m ka m gaa. Ọ bụrụ na ihe m dị gị mma, biko, ka m mịpụ gaa hụ ụmụnne m.’ Ọ bụ ya mere na ọ bịabeghị na tebụl eze.”
-