1 Samuel 20:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọ bụrụhaala na nwa Jesi dị ndụ, ị gaghị abụ eze.+ N’ihi ya, zie mmadụ ka ọ gaa kpọtara m ya, n’ihi na ọ ga-anwụrịrị.”+
31 Ọ bụrụhaala na nwa Jesi dị ndụ, ị gaghị abụ eze.+ N’ihi ya, zie mmadụ ka ọ gaa kpọtara m ya, n’ihi na ọ ga-anwụrịrị.”+