-
1 Samuel 20:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 O wee sị onye ahụ na-ejere ya ozi: “Biko, gbara ọsọ gaa chọta akụ́ ndị m ga-agba.” Mgbe onye ahụ na-ejere ya ozi gbaara ọsọ gawa, ọ gbara akụ́ ahụ ka ọ gafee ya.
-