1 Samuel 20:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Mgbe onye ahụ na-ejere ya ozi lawara, Devid si ebe dị nso ebe ahụ, n’ebe ndịda pụta, gbuo ikpere n’ala, kpọọkwa isiala ugboro atọ. Ha susuru ibe ha ọnụ,* bekwaara ibe ha ákwá, ma Devid bekarịrị.
41 Mgbe onye ahụ na-ejere ya ozi lawara, Devid si ebe dị nso ebe ahụ, n’ebe ndịda pụta, gbuo ikpere n’ala, kpọọkwa isiala ugboro atọ. Ha susuru ibe ha ọnụ,* bekwaara ibe ha ákwá, ma Devid bekarịrị.