1 Samuel 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe e mechara, Devid gara Nọb,+ na nke Ahimelek onye nchụàjà. Mgbe Ahimelek hụrụ Devid, ụjọ malitere ịtụ ya, ya asị ya: “Gịnị mere naanị gị ji bịa, n’enweghị onye so gị?”+
21 Mgbe e mechara, Devid gara Nọb,+ na nke Ahimelek onye nchụàjà. Mgbe Ahimelek hụrụ Devid, ụjọ malitere ịtụ ya, ya asị ya: “Gịnị mere naanị gị ji bịa, n’enweghị onye so gị?”+