1 Samuel 21:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Devid asị onye nchụàjà ahụ: “Anyị emetụghị ụmụ nwaanyị aka otú anyị na-anaghị emetụ ha aka ma m gawa agha.+ Ọ bụrụ na ụmụ okorobịa a na-edowe onwe ha nsọ ma anyị na-aga agha nkịtị, ọ̀ bụzi taa ka ha na-agaghị edowe onwe ha nsọ?”
5 Devid asị onye nchụàjà ahụ: “Anyị emetụghị ụmụ nwaanyị aka otú anyị na-anaghị emetụ ha aka ma m gawa agha.+ Ọ bụrụ na ụmụ okorobịa a na-edowe onwe ha nsọ ma anyị na-aga agha nkịtị, ọ̀ bụzi taa ka ha na-agaghị edowe onwe ha nsọ?”