1 Samuel 21:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya achịcha ahụ dị nsọ,+ n’ihi na e nweghị achịcha ọzọ dị ebe ahụ ma e wezụga ya. Ma, achịcha a adịghịzi n’ihu Jehova n’ihi na e wepụla ya n’ụbọchị a na-eji ewepụ ya, were nke e mere ọhụrụ dochie ya. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:6 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 76 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 309/1/2002, p. 18
6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya achịcha ahụ dị nsọ,+ n’ihi na e nweghị achịcha ọzọ dị ebe ahụ ma e wezụga ya. Ma, achịcha a adịghịzi n’ihu Jehova n’ihi na e wepụla ya n’ụbọchị a na-eji ewepụ ya, were nke e mere ọhụrụ dochie ya.