1 Samuel 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otu n’ime ndị na-ejere Sọl ozi, onye a na-ekweghị ka o si n’ihu Jehova pụọ,* nọ ebe ahụ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ onye Ịdọm.+ Aha ya bụ Doeg.+ Ọ bụ onyeisi ndị na-azụrụ Sọl atụrụ.
7 Otu n’ime ndị na-ejere Sọl ozi, onye a na-ekweghị ka o si n’ihu Jehova pụọ,* nọ ebe ahụ n’ụbọchị ahụ. Ọ bụ onye Ịdọm.+ Aha ya bụ Doeg.+ Ọ bụ onyeisi ndị na-azụrụ Sọl atụrụ.