1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Devid wee si ebe ahụ gbaga+ n’ọgba dị n’Adọlam.+ Mgbe ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile nụrụ ya, ha gakwuuru ya ebe ahụ.
22 Devid wee si ebe ahụ gbaga+ n’ọgba dị n’Adọlam.+ Mgbe ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya niile nụrụ ya, ha gakwuuru ya ebe ahụ.