1 Samuel 22:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Devid wee hapụ ha na nke eze Moab, ha na ya ebiri n’oge niile Devid nọ ebe o zoro.+