1 Samuel 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Sọl wee nụ na a hụla Devid na ụmụ nwoke ya na ha nọ. Mgbe Sọl nụrụ ihe a, ọ nọ ọdụ n’okpuru osisi tamarisk dị n’elu ugwu na Gibia.+ O ji ube ya n’aka, ndị niile na-ejere ya ozi guzokwa ya gburugburu.
6 Sọl wee nụ na a hụla Devid na ụmụ nwoke ya na ha nọ. Mgbe Sọl nụrụ ihe a, ọ nọ ọdụ n’okpuru osisi tamarisk dị n’elu ugwu na Gibia.+ O ji ube ya n’aka, ndị niile na-ejere ya ozi guzokwa ya gburugburu.