1 Samuel 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ gwaziri ndị ahụ na-ejere ya ozi, sị: “Unu ndị Benjamin, biko, geenụ ntị. Nwa Jesi+ ọ̀ ga-enye unu niile ala na ubi vaịn? Ọ̀ ga-ahọpụta unu niile ka unu bụrụ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha?+
7 Ọ gwaziri ndị ahụ na-ejere ya ozi, sị: “Unu ndị Benjamin, biko, geenụ ntị. Nwa Jesi+ ọ̀ ga-enye unu niile ala na ubi vaịn? Ọ̀ ga-ahọpụta unu niile ka unu bụrụ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha?+