1 Samuel 22:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu niile agbaalara m izu. O nweghị onye gwara m mgbe nwa m na nwa Jesi gbara ndụ.+ O nweghịkwa onye n’ime unu na-emetere m ebere, gwakwa m na nwa m emeela ka onye na-ejere m ozi lụsowa m agha otú ọ na-eme taa.”
8 Unu niile agbaalara m izu. O nweghị onye gwara m mgbe nwa m na nwa Jesi gbara ndụ.+ O nweghịkwa onye n’ime unu na-emetere m ebere, gwakwa m na nwa m emeela ka onye na-ejere m ozi lụsowa m agha otú ọ na-eme taa.”